Levitikọs 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-egbu mkpi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka ụmụ Izrel,+ ọ ga-ewebata ọbara ya n’ime ákwà mgbochi+ ahụ ma were ọbara ya+ mee otu ihe ahụ o ji ọbara oké ehi ahụ mee; ọ ga-efesakwa ya n’ihu ihe mkpuchi ahụ.
15 “Ọ ga-egbu mkpi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka ụmụ Izrel,+ ọ ga-ewebata ọbara ya n’ime ákwà mgbochi+ ahụ ma were ọbara ya+ mee otu ihe ahụ o ji ọbara oké ehi ahụ mee; ọ ga-efesakwa ya n’ihu ihe mkpuchi ahụ.