Abụ Ọma 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Àjà na onyinye atọghị gị ụtọ;+Ọ bụ gị meghere ntị m abụọ ndị a.+Ị sịghị ka a chụọrọ gị àjà nsure ọkụ na àjà mmehie.+
6 Àjà na onyinye atọghị gị ụtọ;+Ọ bụ gị meghere ntị m abụọ ndị a.+Ị sịghị ka a chụọrọ gị àjà nsure ọkụ na àjà mmehie.+