Ndị Rom 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+ Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+
34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+
3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+