Ndị Hibru 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka ụzọ+ e si abanye n’ebe nsọ ahụ pụta ìhè mgbe a ka nwere ụlọikwuu mbụ ahụ.+ Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+
8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka ụzọ+ e si abanye n’ebe nsọ ahụ pụta ìhè mgbe a ka nwere ụlọikwuu mbụ ahụ.+
24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+