4 Ọ bụ ya mere na mgbe Jezibel+ bipụrụ ndị amụma Jehova,+ Obedaya kpọọrọ otu narị ndị amụma wee zoo ha mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba, o wee na-enye ha ihe oriri na mmiri.)+
9 N’ikpeazụ, ọ banyere n’otu ọgba n’ebe ahụ,+ ka o wee nọọ n’ebe ahụ n’abalị ahụ; ma, lee! okwu Jehova ruru ya ntị, o wee sị ya: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme n’ebe a?”+