Jenesis 27:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya onwe ya kwa wee malite isi nri dị ụtọ. O wee butere ya nna ya wee gwa nna ya, sị: “Ka nna m bilie rie anụ nwa ya gbutere, ka mkpụrụ obi gị wee gọzie m.”+
31 Ya onwe ya kwa wee malite isi nri dị ụtọ. O wee butere ya nna ya wee gwa nna ya, sị: “Ka nna m bilie rie anụ nwa ya gbutere, ka mkpụrụ obi gị wee gọzie m.”+