Matiu 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ha wee jide ya, kpọpụ ya n’ubi vaịn ahụ ma gbuo ya.+ Jọn 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+
17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+