Matiu 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ maara na ọ bụ anyaụfụ+ mere ha ji nyefee ya n’aka ya.+ Mak 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee jide ya gbuo,+ tụpụ ya n’ubi vaịn ahụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+ Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+
15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+