Abụ Ọma 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+ Aịzaya 47:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị nọ na-atụkwasị obi n’ihe ọjọọ gị.+ Ị sịwo: “Ọ dịghị onye na-ahụ m.”+ Ọ bụ amamihe gị na ihe ọmụma gị+ dufuru gị. Ị nọkwa na-asị n’obi gị: “Ọ bụ m bụ onye dị mkpa, e nweghị onye ọzọ.”
7 Onye a bụ dimkpa nke na-adịghị eme Chineke ebe ya e wusiri ike,+Kama ọ tụkwasịrị obi n’akụ̀ ya dị ukwuu,+Nke na-achọ iji ahụhụ ọ na-akpata mere ihe nchebe.+
10 Ị nọ na-atụkwasị obi n’ihe ọjọọ gị.+ Ị sịwo: “Ọ dịghị onye na-ahụ m.”+ Ọ bụ amamihe gị na ihe ọmụma gị+ dufuru gị. Ị nọkwa na-asị n’obi gị: “Ọ bụ m bụ onye dị mkpa, e nweghị onye ọzọ.”