4 Unu ndị na-edina n’ihe ndina e ji ọdụ́ rụọ,+ ndị na-agbatịkwa onwe ha n’ihe ndina ha, ndị na-eri ebule ndị e nwere n’ìgwè atụrụ, na-erikwa ụmụ oké ehi si n’ime ụmụ ehi mara abụba;+
25 Ma Ebreham sịrị, ‘Nwa m, cheta na ị natazuru ihe ọma gị n’oge ị nọ ndụ, ma Lazarọs natara ihe ọjọọ. Otú ọ dị, ugbu a, a na-akasi ya obi n’ebe a ma ị nọ ná nhụjuanya.+