1 Ndị Kọrịnt 15:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 A na-akụ ya dị ka anụ ahụ́,+ a na-akpọlite ya dị ka ahụ́ nke mmụọ.+ Ọ bụrụ na e nwere anụ ahụ́, e nwekwara ahụ́ nke mmụọ. 1 Pita 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na a mụwo unu ọzọ+ site ná mkpụrụ na-enye ndụ,+ nke na-apụghị ire ure,+ ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure,+ site n’okwu+ Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na-adịru+ mgbe ebighị ebi.
44 A na-akụ ya dị ka anụ ahụ́,+ a na-akpọlite ya dị ka ahụ́ nke mmụọ.+ Ọ bụrụ na e nwere anụ ahụ́, e nwekwara ahụ́ nke mmụọ.
23 N’ihi na a mụwo unu ọzọ+ site ná mkpụrụ na-enye ndụ,+ nke na-apụghị ire ure,+ ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure,+ site n’okwu+ Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na-adịru+ mgbe ebighị ebi.