Jọn 8:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ònye n’ime unu na-ama m ikpe mmehie?+ Ọ bụrụ na m na-ekwu eziokwu, gịnị mere unu ekwereghị ihe m na-ekwu? Ndị Hibru 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+
46 Ònye n’ime unu na-ama m ikpe mmehie?+ Ọ bụrụ na m na-ekwu eziokwu, gịnị mere unu ekwereghị ihe m na-ekwu?
15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+