Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+ Ndị Efesọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka o wee jiri ike sitere na mmụọ+ ya mee ka unu dị ike ná mmadụ ahụ unu bụ n’ime,+ dị ka ebube ya dị ukwuu si dị,+
16 ka o wee jiri ike sitere na mmụọ+ ya mee ka unu dị ike ná mmadụ ahụ unu bụ n’ime,+ dị ka ebube ya dị ukwuu si dị,+