2 Ndị Kọrịnt 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, anyị adịghị ada mbà, kama ọ bụrụgodị na mmadụ anyị bụ n’elu ahụ́ na-ala n’iyi, n’ezie, a na-eme ka mmadụ anyị bụ n’ime dị ọhụrụ+ kwa ụbọchị. Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe. Ndị Kọlọsi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.
16 Ya mere, anyị adịghị ada mbà, kama ọ bụrụgodị na mmadụ anyị bụ n’elu ahụ́ na-ala n’iyi, n’ezie, a na-eme ka mmadụ anyị bụ n’ime dị ọhụrụ+ kwa ụbọchị.
24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.
10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.