Ilu 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị ka obodo e tidara etida nke na-enweghị mgbidi, otú ahụ ka onye na-adịghị ejide mmụọ ya dị.+ Ndị Kọlọsi 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họọrọ,+ ndị dị nsọ a hụrụ n’anya, yirinụ obi ọmịiko,+ obiọma, ịdị umeala n’obi,+ ịdị nwayọọ,+ na ogologo ntachi obi,+ dị ka uwe.
12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họọrọ,+ ndị dị nsọ a hụrụ n’anya, yirinụ obi ọmịiko,+ obiọma, ịdị umeala n’obi,+ ịdị nwayọọ,+ na ogologo ntachi obi,+ dị ka uwe.