Ndị Efesọs 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke si n’aka Chineke, ka unu wee nwee ike iguzosi ike megide atụmatụ aghụghọ nke Ekwensu;+ Jems 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+
11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke si n’aka Chineke, ka unu wee nwee ike iguzosi ike megide atụmatụ aghụghọ nke Ekwensu;+
7 Ya mere, doonụ onwe unu+ n’okpuru Chineke; ma na-eguzogidenụ Ekwensu,+ ọ ga-agbapụkwa n’ebe unu nọ.+