Ndị Rom 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ana m edetara unu akwụkwọ banyere ihe ụfọdụ n’ezoghị ọnụ, dị ka ọ̀ bụ ichetara+ unu ihe ndị a ọzọ, n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ nke Chineke nyere m+ 2 Pita 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ebe m ka nọ n’ụlọikwuu a,+ echere m na o ziri ezi ịkpali unu site n’ichetara unu ihe ndị a,+
15 Otú ọ dị, ana m edetara unu akwụkwọ banyere ihe ụfọdụ n’ezoghị ọnụ, dị ka ọ̀ bụ ichetara+ unu ihe ndị a ọzọ, n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ nke Chineke nyere m+