Ọrụ Ndịozi 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’eziokwu, Mozis sịrị, ‘Jehova bụ́ Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.+ Geenụ ntị n’ihe niile ọ ga-agwa unu.+ Ọrụ Ndịozi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’eziokwu, ndị amụma niile kwa, site na Samuel gaa n’ihu, nakwa ndị sochiri ha, bụ́ ndị niile kwuru okwu, kpọsara ụbọchị ndị a n’ụzọ doro anya.+
22 N’eziokwu, Mozis sịrị, ‘Jehova bụ́ Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.+ Geenụ ntị n’ihe niile ọ ga-agwa unu.+
24 N’eziokwu, ndị amụma niile kwa, site na Samuel gaa n’ihu, nakwa ndị sochiri ha, bụ́ ndị niile kwuru okwu, kpọsara ụbọchị ndị a n’ụzọ doro anya.+