Jọn 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+
18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+