Ilu 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Achọsila ịma mma ya ike n’obi gị,+ ekwekwala ka o jiri anya ya nke na-arata mmadụ nweta gị,+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ Mak 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na ọ bụ n’ime mmadụ, n’obi ụmụ mmadụ,+ ka echiche ọjọọ dị iche iche si apụta: ịkwa iko,+ izu ohi, igbu ọchụ,+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
21 n’ihi na ọ bụ n’ime mmadụ, n’obi ụmụ mmadụ,+ ka echiche ọjọọ dị iche iche si apụta: ịkwa iko,+ izu ohi, igbu ọchụ,+