14 Ya mere, Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube nke ọkpara a mụrụ naanị ya+ na-enweta n’aka nna ya; o jupụtakwara n’obiọma na-erughịrị mmadụ na eziokwu.+
3 Ya mere, achọrọ m ka unu mara na ọ dịghị onye ọ bụla nke na-ekwu okwu site n’ike mmụọ Chineke nke na-asị: “Jizọs bụ onye a bụrụ ọnụ!”+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla pụrụ ịsị: “Jizọs bụ Onyenwe anyị!” ma ọ́ bụghị site n’ike mmụọ nsọ.+
10 M wee daa n’ala n’ụkwụ ya ka m fee ya ofufe.+ Ma ọ sịrị m: “Kpachara anya! Emela ya!+ Abụ m naanị ohu ibe gị na ohu ụmụnna gị ndị nwere ọrụ ịgba àmà banyere Jizọs.+ Fee Chineke,+ n’ihi na ịgba àmà banyere Jizọs bụ ihe na-akpali ibu amụma.”+