1 Ndị Kọrịnt 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, ihe ndị fọdụrụ ugbu a bụ okwukwe, olileanya, ịhụnanya, ihe atọ ndị a; ma nke kasị n’ime ha bụ ịhụnanya.+
13 Otú ọ dị, ihe ndị fọdụrụ ugbu a bụ okwukwe, olileanya, ịhụnanya, ihe atọ ndị a; ma nke kasị n’ime ha bụ ịhụnanya.+