1 Ndị Kọrịnt 15:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ma ekele dịrị Chineke, n’ihi na ọ na-enye anyị mmeri site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst!+