1 Jọn 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+
4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+