Mak 15:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma mgbe onyeisi ndị agha nke guzo nso ma na-ele ya anya hụrụ ihe ndị a mere mgbe o kubiri ume, ọ sịrị: “N’ezie, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+ Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+ Jọn 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jọn gbakwara àmà, sị: “Ahụrụ m mmụọ nsọ ka o si n’eluigwe na-efedata dị ka nduru, ọ dịgidekwara n’isi ya.+
39 Ma mgbe onyeisi ndị agha nke guzo nso ma na-ele ya anya hụrụ ihe ndị a mere mgbe o kubiri ume, ọ sịrị: “N’ezie, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
32 Jọn gbakwara àmà, sị: “Ahụrụ m mmụọ nsọ ka o si n’eluigwe na-efedata dị ka nduru, ọ dịgidekwara n’isi ya.+