Mak 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 otu olu wee si n’eluigwe kwuo, sị: “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya; ihe gị masịrị m.”+ Luk 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otu olu+ wee si n’ígwé ojii ahụ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họpụtara.+ Geenụ ya ntị.”+ Jọn 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+
28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+