Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m kwuo ihe Jehova nyere n’iwu;Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m;+Mụ onwe m aghọwo nna gị taa.+ Matiu 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee! Otu olu+ sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị m.”+ 2 Pita 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ natara nsọpụrụ na ebube+ n’aka Chineke bụ́ Nna, mgbe e si n’oké ebube ahụ gwa ya okwu, sị: “Onye a bụ ọkpara m, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m.”+
17 Lee! Otu olu+ sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị m.”+
17 N’ihi na ọ natara nsọpụrụ na ebube+ n’aka Chineke bụ́ Nna, mgbe e si n’oké ebube ahụ gwa ya okwu, sị: “Onye a bụ ọkpara m, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m.”+