Jọn 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Nna nke zitere m agbawokwa àmà n’onwe ya banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ ọdịdị ya;+
37 Nna nke zitere m agbawokwa àmà n’onwe ya banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ ọdịdị ya;+