Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+
8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+