Matiu 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’alaeze eluigwe, kama ọ bụ onye na-eme+ uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+ 1 Pita 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka o wee bie ndụ ya fọrọ afọ n’anụ ahụ́,+ ọ bụkwaghị ime ọchịchọ mmadụ, kama ime uche Chineke.+
21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’alaeze eluigwe, kama ọ bụ onye na-eme+ uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+