Malakaị 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Okwu unu kwuru megide m dị ike,”+ ka Jehova kwuru. Unu asịwo: “Gịnị ka anyị kwurịtara megide gị?”+ Matiu 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ana m asị unu na okwu ọ bụla na-abaghị uru nke ụmụ mmadụ na-ekwu, ha ga-aza ajụjụ+ banyere ya n’Ụbọchị Ikpe;
13 “Okwu unu kwuru megide m dị ike,”+ ka Jehova kwuru. Unu asịwo: “Gịnị ka anyị kwurịtara megide gị?”+
36 Ana m asị unu na okwu ọ bụla na-abaghị uru nke ụmụ mmadụ na-ekwu, ha ga-aza ajụjụ+ banyere ya n’Ụbọchị Ikpe;