Ọnụ Ọgụgụ 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ruo ole mgbe ka nzukọ ọjọọ a ga na-atamu ntamu a ha na-atamu megide m?+ Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu megide m.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu abụkwala ndị na-atamu ntamu,+ dị nnọọ ka ụfọdụ n’ime ha tamuru, onye mbibi wee laa ha n’iyi.+ Ndị Filipaị 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-emenụ ihe niile n’atamughị ntamu,+ n’arụghịkwa ụka,+
27 “Ruo ole mgbe ka nzukọ ọjọọ a ga na-atamu ntamu a ha na-atamu megide m?+ Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu megide m.+