Ndị Efesọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na unu maara nke a, unu onwe unu ghọtakwara na ọ dịghị onye na-akwa iko+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu+—nke pụtara ịbụ onye na-ekpere arụsị—nwere ihe nketa ọ bụla n’alaeze nke Kraịst na nke Chineke.+
5 N’ihi na unu maara nke a, unu onwe unu ghọtakwara na ọ dịghị onye na-akwa iko+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu+—nke pụtara ịbụ onye na-ekpere arụsị—nwere ihe nketa ọ bụla n’alaeze nke Kraịst na nke Chineke.+