Aịzaya 60:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi n’ehihie ma ọ bụ n’abalị, ka e wee na-ebutere gị akụ̀ nke mba dị iche iche,+ ndị eze ha ga na-ebutekwa ụzọ.+
11 “A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi n’ehihie ma ọ bụ n’abalị, ka e wee na-ebutere gị akụ̀ nke mba dị iche iche,+ ndị eze ha ga na-ebutekwa ụzọ.+