Mkpughe 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lee! Ana m abịa dị ka onye ohi.+ Obi ụtọ na-adịrị onye mụ anya+ ma jidesie uwe elu ya ike, ka o wee ghara ịgba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ewee hụ ihe ihere ya.”+ Mkpughe 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Onye ahụ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a na-asị, ‘Ee; ana m abịa ọsọ ọsọ.’”+ “Amen! Bịa, Onyenwe anyị Jizọs.”
15 “Lee! Ana m abịa dị ka onye ohi.+ Obi ụtọ na-adịrị onye mụ anya+ ma jidesie uwe elu ya ike, ka o wee ghara ịgba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ewee hụ ihe ihere ya.”+
20 “Onye ahụ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a na-asị, ‘Ee; ana m abịa ọsọ ọsọ.’”+ “Amen! Bịa, Onyenwe anyị Jizọs.”