Mkpughe 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ana m abịa ọsọ ọsọ.+ Jidesie ihe i nwere ike,+ ka onye ọ bụla wee ghara iwere okpueze gị.+ Mkpughe 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! ana m abịa ọsọ ọsọ.+ Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-edebe okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a.”+
7 Lee! ana m abịa ọsọ ọsọ.+ Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-edebe okwu amụma nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a.”+