Jọn 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na unu maara ihe ndị a, unu ga-enwe obi ụtọ ma ọ bụrụ na unu ana-eme ha.+ Mkpughe 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+
3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+