Daniel 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+ Mkpughe 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ sịkwara m: “Akala okwu amụma dị n’akwụkwọ mpịakọta a akara, n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+
10 Ọ sịkwara m: “Akala okwu amụma dị n’akwụkwọ mpịakọta a akara, n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+