2 Timoti 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ndị ajọ mmadụ na ndị nduhie ga na-ajọwanye njọ, na-eduhie ndị mmadụ ma bụrụ ndị a na-eduhie.+ Jud 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+
10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+