1 Jọn 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+ Mkpughe 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+
3 Obi ụtọ+ na-adịrị onye na-agụpụta+ na ndị na-anụ okwu amụma nke a,+ na ndị na-eme ihe ndị e dere n’ime ya;+ n’ihi na oge ahụ a kara aka dị nso.+