Mkpughe 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa ahụ ndị jupụtara n’ihe otiti asaa+ ikpeazụ ahụ wee bịa, o wee gwa m okwu, sị: “Bịa ebe a, m ga-egosi gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+
9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa ahụ ndị jupụtara n’ihe otiti asaa+ ikpeazụ ahụ wee bịa, o wee gwa m okwu, sị: “Bịa ebe a, m ga-egosi gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+