Ndị Rom 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọ bụghị onye bụ́ onye Juu n’elu ahụ́ bụ onye Juu,+ ọ bụghịkwa úgwù e biri n’elu ahụ́ bụ ibi úgwù.+ Mkpughe 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+
28 N’ihi na ọ bụghị onye bụ́ onye Juu n’elu ahụ́ bụ onye Juu,+ ọ bụghịkwa úgwù e biri n’elu ahụ́ bụ ibi úgwù.+
9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+