Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na amaara m otú unu si dị njikere n’obi, nke bụ́ ihe m ji na-anyara ndị Masedonia isi banyere unu, na Akeya adịwo njikere ugbu a ruo otu afọ,+ ịnụ ọkụ n’obi unu akpaliwokwa ọtụtụ n’ime ha.
2 n’ihi na amaara m otú unu si dị njikere n’obi, nke bụ́ ihe m ji na-anyara ndị Masedonia isi banyere unu, na Akeya adịwo njikere ugbu a ruo otu afọ,+ ịnụ ọkụ n’obi unu akpaliwokwa ọtụtụ n’ime ha.