Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m;+ ma onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ 2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;
12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;