Ndị Efesọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, guzosienụ ike, werenụ eziokwu+ kee úkwù unu,+ yirinụ ihe mgbochi obi bụ́ ezi omume,+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+ 2 Timoti 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Dị ka ezi onye agha+ nke Kraịst Jizọs, kere òkè nke gị n’ịhụju anya.+
8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+