Joel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpọtụ ọ na-eme mgbe ọ na-awụgharị dị ka nke ụgbọ ịnyịnya nọ n’elu ugwu,+ dị ka mkpọtụ ire ọkụ nke na-erepịa ahịhịa ọka.+ Ọ dị ka mba dị ike, nke a haziri n’usoro maka ibu agha.+
5 Mkpọtụ ọ na-eme mgbe ọ na-awụgharị dị ka nke ụgbọ ịnyịnya nọ n’elu ugwu,+ dị ka mkpọtụ ire ọkụ nke na-erepịa ahịhịa ọka.+ Ọ dị ka mba dị ike, nke a haziri n’usoro maka ibu agha.+