-
Zekaraya 4:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 M wee jụọ ya nke ugboro abụọ, sị: “Gịnị bụ ùkwù alaka osisi oliv abụọ ahụ, ndị mmanụ na-acha ọlaedo ọlaedo na-agbapụta n’ime ha site n’okporo abụọ ahụ e ji ọlaedo mee?”
-