Jeremaya 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, kwuru: “Ebe ọ bụ na unu na-ekwu ihe a, lee, m ga-eme ka okwu m nke dị n’ọnụ gị bụrụ ọkụ,+ ndị a ga-abụkwa nkụ, ọ ga-erepịakwa ha.”+
14 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, kwuru: “Ebe ọ bụ na unu na-ekwu ihe a, lee, m ga-eme ka okwu m nke dị n’ọnụ gị bụrụ ọkụ,+ ndị a ga-abụkwa nkụ, ọ ga-erepịakwa ha.”+