Jeremaya 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+ Hosia 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ya mere m ga-eji jiri ndị amụma bibie ha;+ m ga-eji okwu ọnụ m gbuo ha.+ Ikpe m ga-ekpe gị ga-adị ka ìhè nke nwupụtara enwupụta.+ Mkpughe 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, ọkụ na-esi n’ọnụ ha apụta ma repịa ndị iro ha;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, a ghaghịkwa isi otú a gbuo ya.
29 “Ọ̀ bụ na okwu m adịghị ka ọkụ,”+ ka Jehova kwuru, “dịrịkwa ka hama e ji akpụ ụ́zụ́, nke na-akụri nkume dị elu?”+
5 Ọ bụ ya mere m ga-eji jiri ndị amụma bibie ha;+ m ga-eji okwu ọnụ m gbuo ha.+ Ikpe m ga-ekpe gị ga-adị ka ìhè nke nwupụtara enwupụta.+
5 Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, ọkụ na-esi n’ọnụ ha apụta ma repịa ndị iro ha;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, a ghaghịkwa isi otú a gbuo ya.