-
Mkpughe 11:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ bụrụ na ndị iro ha achọọ imerụ ha ahụ́, ọkụ ga-esi n’ọnụ ha pụta repịa ndị iro ha. Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, a ga-esikwa otú a gbuo ya.
-